A arsenal of beneficial phrases in Igbo, a Volta-Niger language talked in Nigeria and also Equatorial Guinea by about 18 million people.

You are watching: How to say hello in igbo

Jump come phrases

See these phrases in any mix of two languages in the Phrase Finder. If you can carry out recordings, correction or added translations, please call me.


English Ásụ̀sụ̀ Ìgbò (Igbo)
Welcome Nnọọ Daalụ
Hello (General greeting) Ndeewo
How room you? Kedụ? Kee ka ị mee? Olee otu i mere? Kedụ ka ọ dị? Kee kwanụ? Kedụ ka ị mere?
Reply come 'How room you?' Ọ di mụ mma A di mụ mma
Long time no see Anya ịị Anya gị Anya n'ibie (reply) Anya n'ibe ya (reply)
What's her name? Kedụ aha gị? Kedụ afa gị?
My name is ... Aha m bụ ... Afa m bụ ...
Where space you from? Onye ebee ka ị bụ?
I'm native ... A bụ m onye ... E si m ...
Pleased to satisfy you Nnọọ Daalụ
Good morning (Morning greeting) Ị bọọla chi (How did friend wake?) Ị saala chị Ị pụtakwaa ọfụma Ị larụkwaa ọfụma
Good afternoon (Afternoon greeting) Ndeewo Ndewo (reply)
Good evening (Evening greeting) Ndeewo Ndewo (reply)
Good night Ka chi foo Ka ọ bọọ (reply)
Goodbye (Parting phrases) Ka ọmesịa Ka ọ dị (see you) Ya gazie Ka ọ dị echi (see you tomorrow)
Good luck! Ya gaziere gị Nwee chi ọma
Cheers! good Health! (Toasts used when drinking) Mma mma nụ!
Have a nice day Ya gaziere gị taa (May it walk well because that you today)
Bon appetit / have a nice meal Rie nke ọma Nri abịagọ Oriri adaa
Bon voyage / have a good journey Ijeọma
I understand Aghọtara m Aghọtalụ m
I don't understand Aghọtaghị m Aghọtarọ m
I don't know Amaghị m Amarọ m
Please speak more slowly Biko jịrị nwayọ kwuo okwu
Please say that again Biko, kwuo ịhe ahụ ọzọ
Please write it down Biko detuo ya
Do girlfriend speak English? Ị na-asụ Bekee? Ị na-asụ oyibo?
Do you speak Igbo? Ị na-asụ Igbo?
Yes, a little(reply come 'Do you speak ...?') Eee, a na m asụ obele Igbo Eee, a na m asụ ntakịrị Ịgbo
Speak to me in Igbo Sụọrọ m Igbo Sụọlụ m ịgbo Gwam okwu n'Igbo
How perform you to speak ... In Igbo? Kedụ ịfe ana akpọ ... N'asụsụ Igbo? Kedụ ịhe ana akpọ ... N'asụsụ Igbo? Kedụ ka e si ekwu ... N'asụsụ ịgbo? Gịnị ka a na-akpọ ... N'Igbo?
Excuse me Biko chere (for attention) Biko, chetụ (for attention) Biko, iwe e wela gị (begging pardon) Biko, e wel iwe (begging pardon)
How lot is this? Ego ole ka ihe a bụ? Egọ one ka ịfe a bụ? Ihe a ọ bụ ego ole?
Sorry Ndo Gbaghara m (Forgive me) Gbaghalụ m (Forgive me)
Please Biko
Thank you Ị meela Daalụ
Reply to thank you Nsogbu adịghịị Nsogbu adịrọọ (No worries)
Where's the restroom / bathroom? Ebee ka ụlọ mposi dị?
This gentleman will pay because that everything Ezi Nwoke a ga-akwụ ụgwọ ịhe niile
This lady will certainly pay because that everything Ezi nwanyị a ga-akwụ ụgwọ ịhe niile
Would you favor to dance with me? Ị chọrọ ka mụ na gị gbaa egwu?
I miss you Obi gị na-eme m
I love you A hụrụ m gị n’anya A fụlụ m gị n'anya
Get well soon Ndo Ayakwana Gbakee ngwa ngwa
Go away! Pụọ ebe a! Si ebe a pụọ! Si m n'iru pụọ!
Leave me alone! Hapụ m aka! Rapụ m aka! Haa m aka!
Help! Nyere m aka! A chọrọ m enyemaka! Nyelụ m aka!
Fire! Ọkụ! Ọkụ na-agba!
Stop! Kwụsi!
Call the police! Kpọọ ndị uwe ojii!
Christmas greetings Ekene Ekeresimesi
New Year greetings Ekene afọ ọhụụ Ekene arọ ọfụụ
Easter greetings Ekene mbilite ọnwụ Kristi
Birthday greetings Ekene ncheta ọmụmụ
Congratulations! Nnọọ nụ! Chukwu alụka! Ị nwaka! (you've excellent well) Unu anwaka! (you (plural) have actually done well)
One language is never ever enough Otu asụsụ anaghị ezu Ofu asụsụ anarọ ezu
My hovercraft is full of eels Azụ juputara na hovercraft m Azụ juputara n'ụgbọ ikuku m

Notes

In Igbo heritage there space no particular greetings because that afternoon and also evening - ndeewo or daalụ room the classic Igbo greetings throughout the day. Mgbedeọma / ụtụtụọma / ehihieọma are a modern-day trend through some civilization who made literal translations the the English greetings an excellent morning / good afternoon / an excellent evening).

Corrections, additions and recordings by Nkiruka Obi that Igbo Conversation Hour, Ann Okuefuna, Charles Njoku, Ijeoma Akubue and also Yvonne Chioma Mbanefo.

Hear part Igbo phrases:


If friend would choose to make any kind of corrections or additions to this page, or if girlfriend can administer recordings, please call me.

Information around Igbo | unit volume | number | colours | Tower of Babel | Nwagụ Aneke script

Links

Other collections of Igbo unit volume http://www.igboguide.org/HT-igboconversation.htm http://wikitravel.org/en/Igbo_phrasebook http://www.igbofocus.co.uk/html/learn_igbo_2.html#Greetings http://ilanguages.org/igbo_phrases.php http://archive.phonetics.ucla.edu/Language/IBO/ibo_conversation_1981_01.html

Phrases in Volta-Niger languages

Ewe, Igbo, Yorùbá

Phrases in other languages

*

Why no share this page:


 

If you require to kind in numerous different languages, the Q global Keyboard can help. It allows you to form almost any language that uses the Latin, Cyrillic or Greek alphabets, and is free.

If you like this site and find that useful, you can support that by make a donation via PayPal or Patreon, or through contributing in other ways. cg-tower.com is exactly how I make my living.

See more: Discrete Probability Of Flipping A Coin 5 Times In A Row, 3 Heads From 5 Flips

*

*

*

*

*

*

*

Note: all links on this site to Amazon.com

*
, Amazon.co.uk
*
and Amazon.fr
*
are affiliate links. This means I knife a the supervisory board if girlfriend click on any kind of of them and buy something. Therefore by clicking on these web links you can aid to support this site.